Up next

B? ankasa

Learn Igbo Greetings and Simple Igbo Sentences

58 Nhwɛso • 10/17/22
Kyɛ
Fa hyɛ mu
T. Y. Adodo
T. Y. Adodo
26 Subscribers
26

*Ekene di iche iche (The Way we Greet)*
Good morning - Ụtụtụ ọma | Good afternoon – Ehihe ọma
Good evening – Mgbede ọma
Good night – Ka chi foo
Hi or Hello – Ndewo
Thank you - Daalụ
Sorry – Ndo

*Simple Sentences*
I am coming - ana m abịa
How are you? Kedu ka ị mere
I am fine - adị m mma

what is your name? - Kedu aha gị
My name is Ebube - aha m bu Ebube
Where are you from? - Onye ebe ka i bu?
Welcome - nnọọ

See you later - ka emechaa
We'll see tomorrow - ọ ga a di echi
Good bye – Ka ọ dị
See you next time - anyị ga -ahụ gị oge ọzo

Learn Igbo Greetings and Simple Igbo Sentences

Kyer? pii
0 Ns?m a w?akyer?w sort Sort By

Up next

B? ankasa